Abụ Ọma 5:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ị ga-ebibi ndị na-ekwu okwu ụgha.+Jehova kpọrọ onye na-awụfu ọbara+ na onye na-aghọ aghụghọ+ asị. Ilu 10:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ọ bụ egwu Jehova ga-atụkwasịrị mmadụ ọtụtụ ụbọchị,+ ma a ga-eme ka afọ ndụ ndị ajọ omume dị mkpụmkpụ.+ Ekliziastis 7:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Abụla onye ajọ omume gabiga ókè,+ abụkwala onye nzuzu.+ Gịnị mere ị ga-eji nwụọ mgbe oge gị na-erubeghị?+ Matiu 27:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 O wee wụsa mkpụrụ ego ọlaọcha ndị ahụ n’ụlọ nsọ ma pụọ, gaa kwụgbuo onwe ya.+
27 Ọ bụ egwu Jehova ga-atụkwasịrị mmadụ ọtụtụ ụbọchị,+ ma a ga-eme ka afọ ndụ ndị ajọ omume dị mkpụmkpụ.+
17 Abụla onye ajọ omume gabiga ókè,+ abụkwala onye nzuzu.+ Gịnị mere ị ga-eji nwụọ mgbe oge gị na-erubeghị?+