Abụ Ọma 14:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Onye nzuzu asịwo n’obi ya:“Jehova adịghị.”+Ha emewo omume na-eweta mbibi,+ ha emewo arụ n’omume ha.Ọ dịghị onye na-eme ihe ọma.+ Abụ Ọma 75:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Agwara m ndị nzuzu, sị: “Unu abụla ndị nzuzu,”+Agwakwara m ndị ajọ omume, sị: “Unu ebulila mpi elu.+ Ilu 14:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ndị na-akwa ikpe ọmụma emo bụ ndị nzuzu,+ ma a na-enwe nkwekọrịta n’etiti ndị ziri ezi.+
14 Onye nzuzu asịwo n’obi ya:“Jehova adịghị.”+Ha emewo omume na-eweta mbibi,+ ha emewo arụ n’omume ha.Ọ dịghị onye na-eme ihe ọma.+
4 Agwara m ndị nzuzu, sị: “Unu abụla ndị nzuzu,”+Agwakwara m ndị ajọ omume, sị: “Unu ebulila mpi elu.+