1 Ndị Kọrịnt 1:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ma m na-agba unu ume,+ ụmụnna m, site n’aha+ Onyenwe anyị Jizọs Kraịst, ka unu niile na-ekwu otu ihe,+ ka nkewa gharakwa ịdị n’etiti unu,+ kama ka unu dị n’otu n’ụzọ kwesịrị ekwesị n’otu obi na n’otu echiche.+
10 Ma m na-agba unu ume,+ ụmụnna m, site n’aha+ Onyenwe anyị Jizọs Kraịst, ka unu niile na-ekwu otu ihe,+ ka nkewa gharakwa ịdị n’etiti unu,+ kama ka unu dị n’otu n’ụzọ kwesịrị ekwesị n’otu obi na n’otu echiche.+