2 Ndị Kọrịnt 13:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ọ bụ ya mere m ji ede ihe ndị a mgbe m na-anọghị ya, ka ọ ga-abụ, mgbe m ga-anọ ya, ka m ghara ime omume n’aka ike+ dị ka ikike ahụ nke Onyenwe anyị nyere m si dị, iwuli elu,+ ọ bụghịkwa itida etida.
10 Ọ bụ ya mere m ji ede ihe ndị a mgbe m na-anọghị ya, ka ọ ga-abụ, mgbe m ga-anọ ya, ka m ghara ime omume n’aka ike+ dị ka ikike ahụ nke Onyenwe anyị nyere m si dị, iwuli elu,+ ọ bụghịkwa itida etida.