1 Ndị Kọrịnt 4:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Gịnị ka unu chọrọ? Ọ̀ bụ ka m jiri ụtarị bịakwute unu,+ ka ọ̀ bụ ka m jiri ịhụnanya na mmụọ dị nwayọọ?+ 2 Ndị Kọrịnt 10:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 anyị dịkwa njikere inye ntaramahụhụ maka nnupụisi ọ bụla,+ ozugbo unu gosiri na unu na-erube isi n’ụzọ zuru ezu.+
21 Gịnị ka unu chọrọ? Ọ̀ bụ ka m jiri ụtarị bịakwute unu,+ ka ọ̀ bụ ka m jiri ịhụnanya na mmụọ dị nwayọọ?+
6 anyị dịkwa njikere inye ntaramahụhụ maka nnupụisi ọ bụla,+ ozugbo unu gosiri na unu na-erube isi n’ụzọ zuru ezu.+