1 Timoti 1:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Haịmeniọs+ na Alegzanda+ so ná ndị a, enyefewokwa m ha n’aka Setan+ ka e site n’ịdọ ha aka ná ntị kụziere ha ka ha ghara ikwulu Chineke.+ Ndị Hibru 12:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na ruo ụbọchị ole na ole, ha na-adọ anyị aka ná ntị dị ka o si dị ha mma,+ ma ọ na-eme otú ahụ n’ihi ọdịmma anyị ka anyị wee keta òkè n’ịdị nsọ ya.+
20 Haịmeniọs+ na Alegzanda+ so ná ndị a, enyefewokwa m ha n’aka Setan+ ka e site n’ịdọ ha aka ná ntị kụziere ha ka ha ghara ikwulu Chineke.+
10 N’ihi na ruo ụbọchị ole na ole, ha na-adọ anyị aka ná ntị dị ka o si dị ha mma,+ ma ọ na-eme otú ahụ n’ihi ọdịmma anyị ka anyị wee keta òkè n’ịdị nsọ ya.+