Ilu 11:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Onye si n’ezi ofufe dapụ na-eji ọnụ ya ala mmadụ ibe ya n’iyi,+ ma ihe ọmụma ka a na-eji anapụta ndị ezi omume.+ Ọrụ Ndịozi 13:45 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 45 Mgbe ndị Juu hụrụ ìgwè mmadụ ahụ, ekworo juru ha obi,+ ha wee malite ikwu okwu iji gbaghaa ihe Pọl na-ekwu.+
9 Onye si n’ezi ofufe dapụ na-eji ọnụ ya ala mmadụ ibe ya n’iyi,+ ma ihe ọmụma ka a na-eji anapụta ndị ezi omume.+
45 Mgbe ndị Juu hụrụ ìgwè mmadụ ahụ, ekworo juru ha obi,+ ha wee malite ikwu okwu iji gbaghaa ihe Pọl na-ekwu.+