Ọrụ Ndịozi 20:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 ndị ikom ga-esikwa n’etiti unu onwe unu bilie, na-ekwu ihe gbagọrọ agbagọ+ iji dọrọ ndị na-eso ụzọ Jizọs ka ha sowe ha.+ 2 Ndị Kọrịnt 11:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’ihi na ndị dị otú ahụ bụ ndịozi ụgha, ndị ọrụ aghụghọ,+ ha na-eme onwe ha ka ha yie ndịozi Kraịst.+ 2 Timoti 2:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ndị a esiwo n’eziokwu dapụ,+ na-asị na e nwechaalarị mbilite n’ọnwụ;+ ha na-ekpukwa okwukwe nke ụfọdụ ndị ihu.+ 2 Pita 2:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ma, e nwekwara ndị amụma ụgha n’etiti ndị Izrel, dị ka a ga-enwekwa ndị ozizi ụgha n’etiti unu.+ Ha ga-eji nwayọọ webata òtù dị iche iche na-ebibi ihe, ha ga-agọnahụkwa ọbụna onye nwe ha nke zụtara ha,+ wetara onwe ha mbibi ngwa ngwa.
30 ndị ikom ga-esikwa n’etiti unu onwe unu bilie, na-ekwu ihe gbagọrọ agbagọ+ iji dọrọ ndị na-eso ụzọ Jizọs ka ha sowe ha.+
13 N’ihi na ndị dị otú ahụ bụ ndịozi ụgha, ndị ọrụ aghụghọ,+ ha na-eme onwe ha ka ha yie ndịozi Kraịst.+
18 Ndị a esiwo n’eziokwu dapụ,+ na-asị na e nwechaalarị mbilite n’ọnwụ;+ ha na-ekpukwa okwukwe nke ụfọdụ ndị ihu.+
2 Ma, e nwekwara ndị amụma ụgha n’etiti ndị Izrel, dị ka a ga-enwekwa ndị ozizi ụgha n’etiti unu.+ Ha ga-eji nwayọọ webata òtù dị iche iche na-ebibi ihe, ha ga-agọnahụkwa ọbụna onye nwe ha nke zụtara ha,+ wetara onwe ha mbibi ngwa ngwa.