Ndị Galeshia 4:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ihe mere ha ji were ịnụ ọkụ n’obi na-achọ unu+ abụghị ihe ọma, kama ha na-achọ ikewapụ unu n’ebe m nọ, ka unu wee were ịnụ ọkụ n’obi na-achọ ha.+ 1 Timoti 4:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Otú ọ dị, okwu nke si n’ike mmụọ nsọ kwuru hoo haa na n’oge ikpeazụ,+ ụfọdụ ga-adapụ+ n’okwukwe, na-aṅa ntị n’okwu nduhie ndị si n’aka mmụọ+ na ozizi ndị mmụọ ọjọọ,+ 1 Jọn 2:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ha si n’ebe anyị nọ pụọ, ma anyị na ha abụghị otu;+ n’ihi na a sị na anyị na ha bụ otu, ha gaara eso anyị nọrọ.+ Ma ha pụrụ ka e wee mee ka ọ pụta ìhè na anyị na mmadụ niile abụghị otu.+
17 Ihe mere ha ji were ịnụ ọkụ n’obi na-achọ unu+ abụghị ihe ọma, kama ha na-achọ ikewapụ unu n’ebe m nọ, ka unu wee were ịnụ ọkụ n’obi na-achọ ha.+
4 Otú ọ dị, okwu nke si n’ike mmụọ nsọ kwuru hoo haa na n’oge ikpeazụ,+ ụfọdụ ga-adapụ+ n’okwukwe, na-aṅa ntị n’okwu nduhie ndị si n’aka mmụọ+ na ozizi ndị mmụọ ọjọọ,+
19 Ha si n’ebe anyị nọ pụọ, ma anyị na ha abụghị otu;+ n’ihi na a sị na anyị na ha bụ otu, ha gaara eso anyị nọrọ.+ Ma ha pụrụ ka e wee mee ka ọ pụta ìhè na anyị na mmadụ niile abụghị otu.+