2 Ndị Kọrịnt 11:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ọ bụghịkwa ihe ijuanya, n’ihi na Setan n’onwe ya na-eme onwe ya ka o yie mmụọ ozi nke ìhè.+ Mkpughe 16:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’eziokwu, ha bụ okwu si n’aka+ ndị mmụọ ọjọọ ma na-eme ihe ịrịba ama,+ ha na-agakwurukwa ndị eze+ nke elu ụwa dum mmadụ bi,+ ka ha kpọkọta ha maka ibu agha+ nke oké ụbọchị+ nke Chineke, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile.+
14 N’eziokwu, ha bụ okwu si n’aka+ ndị mmụọ ọjọọ ma na-eme ihe ịrịba ama,+ ha na-agakwurukwa ndị eze+ nke elu ụwa dum mmadụ bi,+ ka ha kpọkọta ha maka ibu agha+ nke oké ụbọchị+ nke Chineke, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile.+