Ezikiel 38:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ị ga-abịakwa ibuso ndị m Izrel agha, ka i kpuchie ala ha dị ka ígwé ojii.+ N’oge ikpeazụ ka ọ ga-eme. M ga-eme ka ị bịakwasị ala m,+ ka mba niile wee mara m mgbe m doro onwe m nsọ n’ebe ị nọ, n’ihu ha, gị Gọg.”’+ Mkpughe 19:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 M wee hụ anụ ọhịa ahụ+ na ndị eze+ nke ụwa na ụsụụ ndị agha ha ka ha zukọtara ibuso+ onye ahụ nke nọ n’elu ịnyịnya+ ahụ na ụsụụ ndị agha ya agha.
16 Ị ga-abịakwa ibuso ndị m Izrel agha, ka i kpuchie ala ha dị ka ígwé ojii.+ N’oge ikpeazụ ka ọ ga-eme. M ga-eme ka ị bịakwasị ala m,+ ka mba niile wee mara m mgbe m doro onwe m nsọ n’ebe ị nọ, n’ihu ha, gị Gọg.”’+
19 M wee hụ anụ ọhịa ahụ+ na ndị eze+ nke ụwa na ụsụụ ndị agha ha ka ha zukọtara ibuso+ onye ahụ nke nọ n’elu ịnyịnya+ ahụ na ụsụụ ndị agha ya agha.