Ezikiel 38:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ị ga-abịa ikpuchi ala ndị Izrel bụ́ ndị m ka ígwé ojii ma lụso ha agha. N’oge ikpeazụ, m ga-eme ka ị bịa lụso obodo m agha,+ ka mba niile mara m mgbe m ga-eji ihe m mere gịnwa, bụ́ Gọg, mee ka ha mara na m dị nsọ.”’+ Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 38:16 Ụlọ Nche,7/15/2015, p. 199/15/2012, p. 5-63/15/2009, p. 18-19
16 Ị ga-abịa ikpuchi ala ndị Izrel bụ́ ndị m ka ígwé ojii ma lụso ha agha. N’oge ikpeazụ, m ga-eme ka ị bịa lụso obodo m agha,+ ka mba niile mara m mgbe m ga-eji ihe m mere gịnwa, bụ́ Gọg, mee ka ha mara na m dị nsọ.”’+