Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 14:4
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 4 M ga-ekwe ka obi Fero kpọchie,+ ọ ga-achụwakwa ha. M ga-emeri Fero na ìgwè ndị agha ya niile, ka m wee wetara onwe m otuto.+ Ndị Ijipt ga-amarakwa na m bụ Jehova.”+ Ha wee mee otú ahụ.

  • 2 Ndị Eze 19:17-19
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 17 Jehova, nke bụ́ eziokwu bụ na ndị eze Asiria alaala mba dị iche iche na mba nke ha n’iyi.+ 18 Ha agbaakwala chi ha ọkụ n’ihi na ha abụghị ezigbo chi,+ kama ha bụ osisi na nkume, ọrụ aka mmadụ.+ Ọ bụ ya mere ha ji nwee ike ibibi ha. 19 Ma ugbu a, Jehova bụ́ Chineke anyị, biko, napụta anyị n’aka ya, ka alaeze niile dị n’ụwa mara na ọ bụ naanị gị, Jehova, bụ Chineke.”+

  • Abụ Ọma 83:17, 18
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 17 Biko, ka e menye ha ihere, ka ụjọ na-atụkwa ha ruo mgbe ebighị ebi.

      Ka e mechuo ha ihu ma laa ha n’iyi.

      18 Ka ndị mmadụ mara na aha gị bụ Jehova+

      Nakwa na ọ bụ naanị gị bụ Onye Kacha Elu n’ụwa niile.+

  • Ezikiel 39:21
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 21 “‘M ga-eme ka a hụ ebube m ná mba dị iche iche. Mba niile ga-ahụkwa otú m si mee ihe m kpebiri n’ikpe m kpere, hụkwa ihe m ji ike m* mee ha.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya