2 Ndị Tesalonaịka 2:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Unu ekwela ka onye ọ bụla rafuo unu n’ụzọ ọ bụla, n’ihi na ọ gaghị abịa ma ọ bụrụ na e bughị ụzọ nwee ndapụ n’ezi ofufe,+ e kpugheekwa+ onye ahụ na-emebi iwu,+ nke bụ́ nwa mbibi.+
3 Unu ekwela ka onye ọ bụla rafuo unu n’ụzọ ọ bụla, n’ihi na ọ gaghị abịa ma ọ bụrụ na e bughị ụzọ nwee ndapụ n’ezi ofufe,+ e kpugheekwa+ onye ahụ na-emebi iwu,+ nke bụ́ nwa mbibi.+