24 N’ihi na Kraịst ụgha+ na ndị amụma ụgha+ ga-ebili, ha ga-emekwa ihe ịrịba ama+ na ihe ijuanya dị ukwuu ka ha wee duhie ọbụna ndị a họọrọ, ma ọ bụrụ na o kwere omume.+
7 N’ihi na ọtụtụ ndị nduhie abanyewo n’ụwa,+ bụ́ ndị na-adịghị ekwupụta na Jizọs Kraịst bịara n’anụ ahụ́.+ Nke a bụ onye nduhie ahụ+ na onye ahụ na-emegide Kraịst.+