Matiu 7:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ọtụtụ mmadụ ga-asị m n’ụbọchị ahụ, ‘Onyenwe anyị, Onyenwe anyị,+ ọ̀ bụ na anyị ebughị amụma n’aha gị, chụpụkwa ndị mmụọ ọjọọ n’aha gị, rụọkwa ọtụtụ ọrụ dị ike n’aha gị?’+ 2 Ndị Tesalonaịka 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ma ọnụnọ nke onye ahụ na-emebi iwu bụ dị ka ọrụ+ Setan si dị, nke ọ na-arụ site n’ịrụ ọrụ niile dị ike na ime ihe ịrịba ama ụgha na ịrụ ọrụ ebube ụgha,+ Mkpughe 13:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ na-emekwa ihe ịrịba ama ndị dị ukwuu,+ nke na ọ na-eme ọbụna ka ọkụ si n’eluigwe daa n’ụwa n’ihu ụmụ mmadụ.
22 Ọtụtụ mmadụ ga-asị m n’ụbọchị ahụ, ‘Onyenwe anyị, Onyenwe anyị,+ ọ̀ bụ na anyị ebughị amụma n’aha gị, chụpụkwa ndị mmụọ ọjọọ n’aha gị, rụọkwa ọtụtụ ọrụ dị ike n’aha gị?’+
9 Ma ọnụnọ nke onye ahụ na-emebi iwu bụ dị ka ọrụ+ Setan si dị, nke ọ na-arụ site n’ịrụ ọrụ niile dị ike na ime ihe ịrịba ama ụgha na ịrụ ọrụ ebube ụgha,+
13 Ọ na-emekwa ihe ịrịba ama ndị dị ukwuu,+ nke na ọ na-eme ọbụna ka ọkụ si n’eluigwe daa n’ụwa n’ihu ụmụ mmadụ.