Diuterọnọmi 13:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 “Ọ bụrụ na onye amụma+ ma ọ bụ ọrọ nrọ+ ebilie n’etiti unu wee meere gị ihe ịrịba ama ma ọ bụ ihe àmà,+ Matiu 24:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 N’ihi na Kraịst ụgha+ na ndị amụma ụgha+ ga-ebili, ha ga-emekwa ihe ịrịba ama+ na ihe ijuanya dị ukwuu ka ha wee duhie ọbụna ndị a họọrọ, ma ọ bụrụ na o kwere omume.+
13 “Ọ bụrụ na onye amụma+ ma ọ bụ ọrọ nrọ+ ebilie n’etiti unu wee meere gị ihe ịrịba ama ma ọ bụ ihe àmà,+
24 N’ihi na Kraịst ụgha+ na ndị amụma ụgha+ ga-ebili, ha ga-emekwa ihe ịrịba ama+ na ihe ijuanya dị ukwuu ka ha wee duhie ọbụna ndị a họọrọ, ma ọ bụrụ na o kwere omume.+