Jeremaya 23:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 “Anụwo m ihe ndị amụma, bụ́ ndị na-ebu amụma ụgha n’aha m,+ kwuru, sị, ‘Arọrọ m nrọ! Arọrọ m nrọ!’+ Jeremaya 27:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “‘“‘Ma unu egela ndị amụma unu+ na ndị na-agbara unu afa na ndị ọrọ nrọ unu+ na ndị na-emere unu anwansi na ndị dibịa afa unu,+ ntị, bụ́ ndị na-asị unu: “Unu agaghị ejere eze Babịlọn ozi.”+
25 “Anụwo m ihe ndị amụma, bụ́ ndị na-ebu amụma ụgha n’aha m,+ kwuru, sị, ‘Arọrọ m nrọ! Arọrọ m nrọ!’+
9 “‘“‘Ma unu egela ndị amụma unu+ na ndị na-agbara unu afa na ndị ọrọ nrọ unu+ na ndị na-emere unu anwansi na ndị dibịa afa unu,+ ntị, bụ́ ndị na-asị unu: “Unu agaghị ejere eze Babịlọn ozi.”+