Jeremaya 28:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru, ‘M ga-agbaji yok eze Babịlọn.+ Jeremaya 28:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Hananaya+ wee gaa n’ihu ikwu n’ihu mmadụ niile, sị: “Nke a bụ ihe Jehova kwuru,+ ‘N’ime afọ abụọ ọzọ zuru ezu, ọ bụ otú a ka m ga-esi gbajie yok Nebukadneza eze Babịlọn bụ́ nke mba niile nya n’olu.’”+ Jeremaya onye amụma wee gawara onwe ya.+
11 Hananaya+ wee gaa n’ihu ikwu n’ihu mmadụ niile, sị: “Nke a bụ ihe Jehova kwuru,+ ‘N’ime afọ abụọ ọzọ zuru ezu, ọ bụ otú a ka m ga-esi gbajie yok Nebukadneza eze Babịlọn bụ́ nke mba niile nya n’olu.’”+ Jeremaya onye amụma wee gawara onwe ya.+