8 “‘“‘Ọ ga-erukwa na mba na alaeze nke na-ejereghị ya ozi, ya bụ, Nebukadneza bụ́ eze Babịlọn, nke na-anyaraghị yok eze Babịlọn n’olu, m ga-eji mma agha+ na ụnwụ+ na ọrịa na-efe efe+ lebara mba ahụ anya,’ ka Jehova kwuru, ‘ruo mgbe m mere ka ha gwụ site n’aka ya.’+