Aịzaya 48:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ha akpọwo onwe ha ndị si n’obodo nsọ,+ ha adaberewokwa na Chineke Izrel,+ Jehova nke ụsụụ ndị agha bụ aha ya.+ Jeremaya 7:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Unu atụkwasịla obi n’okwu ụgha,+ na-asị: ‘Ụlọ nsọ Jehova, ụlọ nsọ Jehova, ihe a bụ ụlọ nsọ Jehova!’ Ndị Rom 2:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ma, ọ bụrụ na ị bụ onye Juu n’aha+ ma na-adabere n’iwu,+ jirikwa Chineke na-anya isi,+
2 Ha akpọwo onwe ha ndị si n’obodo nsọ,+ ha adaberewokwa na Chineke Izrel,+ Jehova nke ụsụụ ndị agha bụ aha ya.+
4 Unu atụkwasịla obi n’okwu ụgha,+ na-asị: ‘Ụlọ nsọ Jehova, ụlọ nsọ Jehova, ihe a bụ ụlọ nsọ Jehova!’