Ndị Ikpe 17:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Maịka wee sị: “Ugbu a ka m maara na Jehova ga-emere m ihe ọma, n’ihi na onye Livaị a aghọworo m onye nchụàjà.”+ Jeremaya 21:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Biko, jụọrọ anyị Jehova ase,+ n’ihi na Nebukadreza bụ́ eze Babịlọn na-ebuso anyị agha.+ Ikekwe, Jehova ga-arụrụ anyị ọrụ ya dị ebube, nke ga-eme ka ọ hapụ anyị.”+ Ndị Rom 2:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ma, ọ bụrụ na ị bụ onye Juu n’aha+ ma na-adabere n’iwu,+ jirikwa Chineke na-anya isi,+
13 Maịka wee sị: “Ugbu a ka m maara na Jehova ga-emere m ihe ọma, n’ihi na onye Livaị a aghọworo m onye nchụàjà.”+
2 “Biko, jụọrọ anyị Jehova ase,+ n’ihi na Nebukadreza bụ́ eze Babịlọn na-ebuso anyị agha.+ Ikekwe, Jehova ga-arụrụ anyị ọrụ ya dị ebube, nke ga-eme ka ọ hapụ anyị.”+