Aịzaya 45:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Mkpụrụ niile+ nke Izrel ga-abụ ndị ziri ezi+ n’ime Jehova, ọ bụkwa n’ime ya ka ha ga na-anya isi.’”+ Jọn 8:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Unu na-arụ ọrụ nna unu.” Ha wee sị ya: “Anyị abụghị ndị a kwatara n’iko; anyị nwere otu Nna,+ ya bụ, Chineke.”
25 Mkpụrụ niile+ nke Izrel ga-abụ ndị ziri ezi+ n’ime Jehova, ọ bụkwa n’ime ya ka ha ga na-anya isi.’”+
41 Unu na-arụ ọrụ nna unu.” Ha wee sị ya: “Anyị abụghị ndị a kwatara n’iko; anyị nwere otu Nna,+ ya bụ, Chineke.”