Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Diuterọnọmi 32:6
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  6 Ọ̀ bụ Jehova ka unu na-emeso otú a,+

      Unu ndị nzuzu na-amaghị ihe?+

      Ọ́ bụghị ya bụ Nna gị nke mụrụ gị,+

      Onye kere gị wee mee ka ị kwụsie ike?+

  • Aịzaya 63:16
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 16 N’ihi na ị bụ Nna anyị;+ ọ bụ ezie na o nwere ike ịbụ na Ebreham amaghị anyị, o nwekwara ike ịbụ na Izrel amaghị anyị, gị onwe gị, Jehova, bụ Nna anyị. Onye Mgbapụta anyị kemgbe oge dị anya gara aga bụ aha gị.+

  • Aịzaya 64:8
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 8 Jehova, ị bụ Nna anyị.+ Anyị bụ ụrọ,+ ọ bụ gị kpụrụ anyị;+ anyị niile bụkwa ọrụ aka gị.+

  • Malakaị 1:6
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 6 “‘Nwa na-asọpụrụ nna ya;+ onye na-eje ozi na-asọpụkwara nna ya ukwu.+ Ya mere, ọ bụrụ na m bụ nna,+ olee nsọpụrụ a na-enye m?+ Ọ bụrụkwa na m bụ Nna unu Ukwu, olee egwu+ unu na-atụ m?’ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha gwara unu ndị nchụàjà, ndị na-eleda aha m anya.+

      “‘Unu sịkwara: “Olee otú anyị si leda aha gị anya?”’

  • Malakaị 2:10
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 10 “Ọ́ bụghị otu nna ka anyị niile nwere?+ Ọ́ bụghị otu Chineke kere anyị?+ Gịnị mere anyị ji aghọ ibe anyị aghụghọ,+ na-emerụ ọgbụgba ndụ ndị nna nna anyị?+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya