Ọpụpụ 4:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Gwa Fero, sị, ‘Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Izrel bụ nwa m nwoke, ọkpara m.+ Diuterọnọmi 32:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ̀ bụ Jehova ka unu na-emeso otú a,+Unu ndị nzuzu na-amaghị ihe?+Ọ́ bụghị ya bụ Nna gị nke mụrụ gị,+Onye kere gị wee mee ka ị kwụsie ike?+ Jeremaya 3:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Mụ onwe m asịwo, ‘Lee otú m si kpọbata gị n’etiti ụmụ m wee nye gị ala ahụ dị mma,+ bụ́ ihe nketa mara mma n’anya ìgwè mba dị iche iche!’ M wee kwuokwa, sị, ‘Unu ga-akpọ m “Nna m!”+ unu agaghịkwa akwụsị iso m.’
6 Ọ̀ bụ Jehova ka unu na-emeso otú a,+Unu ndị nzuzu na-amaghị ihe?+Ọ́ bụghị ya bụ Nna gị nke mụrụ gị,+Onye kere gị wee mee ka ị kwụsie ike?+
19 Mụ onwe m asịwo, ‘Lee otú m si kpọbata gị n’etiti ụmụ m wee nye gị ala ahụ dị mma,+ bụ́ ihe nketa mara mma n’anya ìgwè mba dị iche iche!’ M wee kwuokwa, sị, ‘Unu ga-akpọ m “Nna m!”+ unu agaghịkwa akwụsị iso m.’