Abụ Ọma 106:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ha wee leda ala ahụ mara mma anya;+Ha enweghị okwukwe n’okwu ya.+ Ezikiel 20:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ụbọchị ahụ, m weliri aka m+ ṅụọrọ ha iyi na m ga-akpọpụta ha n’ala Ijipt kpọga ha n’ala m ledooro ha, ala mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya.+ Ọ bụ ihe e ji chọọ ala niile mma.+
6 N’ụbọchị ahụ, m weliri aka m+ ṅụọrọ ha iyi na m ga-akpọpụta ha n’ala Ijipt kpọga ha n’ala m ledooro ha, ala mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya.+ Ọ bụ ihe e ji chọọ ala niile mma.+