Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 3:8
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 8 M na-agbada ịga napụta ha n’aka ndị Ijipt+ nakwa ịkpọpụta ha n’ala ahụ kpọga ha n’ala dị mma, dịkwa obosara, n’ala nke mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya,+ n’ógbè ndị Kenan na ndị Het na ndị Amọraịt na ndị Perizaịt na ndị Haịvaịt nakwa ndị Jibọs.+

  • Diuterọnọmi 6:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 Nụrụ, Izrel, leziekwa anya idebe+ ha, ka ihe wee gaziere gị,+ ka unu wee dị nnọọ ọtụtụ, dị nnọọ ka Jehova bụ́ Chineke nna nna gị hà kwere gị ná nkwa,+ banyere ala ahụ nke mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya.

  • Diuterọnọmi 8:7
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 7 N’ihi na Jehova bụ́ Chineke gị na-akpọbata gị n’ezi ala,+ bụ́ ala jupụtara na ndagwurugwu* ndị mmiri dị, isi iyi na ogbu mmiri ndị na-asọpụta n’ala dị larịị+ nakwa n’ógbè bụ́ ugwu ugwu,

  • Joshụa 5:6
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 6 N’ihi na ụmụ Izrel jegharịrị n’ala ịkpa afọ iri anọ,+ ruo mgbe ndị ikom niile na-aga agha, ndị si n’Ijipt pụta bụ́ ndị na-egeghị ntị n’olu Jehova nwụchara, bụ́ ndị Jehova ṅụrụ iyi na ya agaghị ekwe ma ọlị ka ha hụ ala ahụ+ Jehova ṅụụrụ ndị nna nna ha iyi inye anyị,+ bụ́ ala nke mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya.+

  • Jeremaya 11:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 5 ka m wee mezuo iyi m ṅụụrụ nna nna unu hà,+ inye ha ala nke mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya,+ dị ka ọ dị taa.’”’”

      M wee zaa, sị: “Amen, Jehova.”

  • Jeremaya 32:22
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 22 “Ka oge na-aga, i nyere ha ala a nke ị ṅụụrụ ndị nna nna ha iyi na ị ga-enye ha,+ bụ́ ala nke mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya