Diuterọnọmi 5:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Lezienụ anya ime nnọọ dị ka Jehova bụ́ Chineke unu nyere unu n’iwu.+ Unu ahapụla ya gaa n’aka nri ma ọ bụ n’aka ekpe.+ 2 Ndị Eze 21:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Agaghịkwa m eme ọzọ ka ụkwụ Izrel si n’ala m nyere ndị nna nna ha wagharịa,+ ma ọ bụrụhaala na ha elezie anya mee ihe niile m nyere ha n’iwu,+ bụ́ iwu dum ohu m Mozis nyere ha.”
32 Lezienụ anya ime nnọọ dị ka Jehova bụ́ Chineke unu nyere unu n’iwu.+ Unu ahapụla ya gaa n’aka nri ma ọ bụ n’aka ekpe.+
8 Agaghịkwa m eme ọzọ ka ụkwụ Izrel si n’ala m nyere ndị nna nna ha wagharịa,+ ma ọ bụrụhaala na ha elezie anya mee ihe niile m nyere ha n’iwu,+ bụ́ iwu dum ohu m Mozis nyere ha.”