Diuterọnọmi 6:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Nụrụ, Izrel, leziekwa anya idebe+ ha, ka ihe wee gaziere gị,+ ka unu wee dị nnọọ ọtụtụ, dị nnọọ ka Jehova bụ́ Chineke nna nna gị hà kwere gị ná nkwa,+ banyere ala ahụ nke mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya. Diuterọnọmi 6:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ọ ga-abụkwara anyị ezi omume+ ma ọ bụrụ na anyị elezie anya debe iwu a dum n’ihu Jehova bụ́ Chineke anyị, dị nnọọ ka o nyere anyị n’iwu.’+ Diuterọnọmi 8:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “Lezie anya idebe+ iwu niile m na-enye gị taa, ka unu wee dịrị ndụ+ ma mụbaa, banyekwa nweta ala ahụ Jehova ṅụụrụ nna nna unu hà iyi inye ha.+
3 Nụrụ, Izrel, leziekwa anya idebe+ ha, ka ihe wee gaziere gị,+ ka unu wee dị nnọọ ọtụtụ, dị nnọọ ka Jehova bụ́ Chineke nna nna gị hà kwere gị ná nkwa,+ banyere ala ahụ nke mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya.
25 Ọ ga-abụkwara anyị ezi omume+ ma ọ bụrụ na anyị elezie anya debe iwu a dum n’ihu Jehova bụ́ Chineke anyị, dị nnọọ ka o nyere anyị n’iwu.’+
8 “Lezie anya idebe+ iwu niile m na-enye gị taa, ka unu wee dịrị ndụ+ ma mụbaa, banyekwa nweta ala ahụ Jehova ṅụụrụ nna nna unu hà iyi inye ha.+