Ekliziastis 8:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọ bụ ezie na onye mmehie pụrụ ịnọ na-eme ihe ọjọọ+ otu narị ugboro ma nọruo ogologo oge na-eme otú masịrị ya, ma mụ onwe m makwaara na ọ ga-adịrị ndị na-atụ egwu ezi Chineke mma,+ n’ihi na ha tụrụ egwu ya.+ Aịzaya 3:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Kwuonụ na ihe ga-agaziri onye ezi omume,+ n’ihi na ha ga-enweta ihe si n’omume ha pụta.+
12 Ọ bụ ezie na onye mmehie pụrụ ịnọ na-eme ihe ọjọọ+ otu narị ugboro ma nọruo ogologo oge na-eme otú masịrị ya, ma mụ onwe m makwaara na ọ ga-adịrị ndị na-atụ egwu ezi Chineke mma,+ n’ihi na ha tụrụ egwu ya.+