Diuterọnọmi 8:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 “Lezienụ anya ka unu na-edebe iwu niile m na-enye unu taa, ka unu wee dịrị ndụ+ ma mụbaa. Ka unu wee banye ma biri n’ala ahụ Jehova ṅụụrụ nna nna unu hà iyi na ọ ga-enye ha.+
8 “Lezienụ anya ka unu na-edebe iwu niile m na-enye unu taa, ka unu wee dịrị ndụ+ ma mụbaa. Ka unu wee banye ma biri n’ala ahụ Jehova ṅụụrụ nna nna unu hà iyi na ọ ga-enye ha.+