Diuterọnọmi 8:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “Lezie anya idebe+ iwu niile m na-enye gị taa, ka unu wee dịrị ndụ+ ma mụbaa, banyekwa nweta ala ahụ Jehova ṅụụrụ nna nna unu hà iyi inye ha.+
8 “Lezie anya idebe+ iwu niile m na-enye gị taa, ka unu wee dịrị ndụ+ ma mụbaa, banyekwa nweta ala ahụ Jehova ṅụụrụ nna nna unu hà iyi inye ha.+