Ilu 3:1, 2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Nwa m, echefula ihe m na-akụziri gị,*Jiri obi gị niile na-edebe iwu dị iche iche m na-enye gị, 2 N’ihi na ha ga-eme ka ị dịtee ndụ aka,Meekwa ka obi ruo gị ala.+
3 Nwa m, echefula ihe m na-akụziri gị,*Jiri obi gị niile na-edebe iwu dị iche iche m na-enye gị, 2 N’ihi na ha ga-eme ka ị dịtee ndụ aka,Meekwa ka obi ruo gị ala.+