27 Ha wee kọọrọ ya, sị: “Anyị banyere n’ala ahụ i zipụrụ anyị ka anyị gaa, n’ezie, ọ bụ ebe mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ+ na-eru, nke a bụkwa mkpụrụ si na ya.+
3 Ị ga-ede ihe niile e kwuru n’iwu a n’elu ha+ mgbe ị gafeworo,+ ka i wee banye n’ala ahụ nke Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị, bụ́ ala nke mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya, dị ka Jehova bụ́ Chineke nna nna gị hà gwara gị.+