Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Levitikọs 20:24
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 24 Ọ bụ ya mere m ji sị unu:+ “Unu onwe unu ga-enweta ala ha, mụ onwe m ga-enyekwa ya unu ka ọ bụrụ nke unu, bụ́ ala nke mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya.+ Abụ m Jehova bụ́ Chineke unu, onye si n’etiti ndị dị iche iche kewapụta unu.”+

  • Ọnụ Ọgụgụ 13:27
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 27 Ha wee kọọrọ ya, sị: “Anyị banyere n’ala ahụ i zipụrụ anyị ka anyị gaa, n’ezie, ọ bụ ebe mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ+ na-eru, nke a bụkwa mkpụrụ si na ya.+

  • Ọnụ Ọgụgụ 14:8
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 8 Ọ bụrụ na ihe anyị dị Jehova mma,+ ọ ga-akpọba anyị n’ala a wee nye anyị ya, bụ́ ala nke mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya.+

  • Diuterọnọmi 26:9
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 9 O wee kpọta anyị n’ebe a ma nye anyị ala a, bụ́ ala nke mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya.+

  • Jeremaya 11:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 5 ka m wee mezuo iyi m ṅụụrụ nna nna unu hà,+ inye ha ala nke mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya,+ dị ka ọ dị taa.’”’”

      M wee zaa, sị: “Amen, Jehova.”

  • Jeremaya 32:22
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 22 “Ka oge na-aga, i nyere ha ala a nke ị ṅụụrụ ndị nna nna ha iyi na ị ga-enye ha,+ bụ́ ala nke mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya