Jeremaya 32:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 “Ka oge na-aga, i nyere ha ala a ị ṅụụrụ ndị nna nna ha iyi na ị ga-enye ha.+ Ala a bụ ala mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya.*+
22 “Ka oge na-aga, i nyere ha ala a ị ṅụụrụ ndị nna nna ha iyi na ị ga-enye ha.+ Ala a bụ ala mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya.*+