Ọnụ Ọgụgụ 14:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ụmụ unu ndị ikom ga-aghọ ndị na-azụ atụrụ n’ala ịkpa+ a ruo afọ iri anọ, ha aghaghịkwa ịza ajụjụ maka ịkwa iko+ unu, ruo mgbe ozu onye ọ bụla n’ime unu tọgbọọrọ n’ala ịkpa a.+ Diuterọnọmi 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 O wee ruo n’afọ nke iri anọ,+ n’ọnwa nke iri na otu, n’abalị mbụ n’ọnwa ahụ, na Mozis gwara ụmụ Izrel ihe niile Jehova nyere ya iwu ka ọ gwa ha, Abụ Ọma 95:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Akpọrọ m ọgbọ ahụ asị ruo afọ iri anọ,+M wee sị:“Ha bụ ndị na-akpafu akpafu n’obi ha,+Ha onwe ha amaghịkwa ụzọ m”;+
33 Ụmụ unu ndị ikom ga-aghọ ndị na-azụ atụrụ n’ala ịkpa+ a ruo afọ iri anọ, ha aghaghịkwa ịza ajụjụ maka ịkwa iko+ unu, ruo mgbe ozu onye ọ bụla n’ime unu tọgbọọrọ n’ala ịkpa a.+
3 O wee ruo n’afọ nke iri anọ,+ n’ọnwa nke iri na otu, n’abalị mbụ n’ọnwa ahụ, na Mozis gwara ụmụ Izrel ihe niile Jehova nyere ya iwu ka ọ gwa ha,
10 Akpọrọ m ọgbọ ahụ asị ruo afọ iri anọ,+M wee sị:“Ha bụ ndị na-akpafu akpafu n’obi ha,+Ha onwe ha amaghịkwa ụzọ m”;+