Diuterọnọmi 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 O wee ruo n’afọ nke iri anọ,+ n’ọnwa nke iri na otu, n’abalị mbụ n’ọnwa ahụ, na Mozis gwara ụmụ Izrel ihe niile Jehova nyere ya iwu ka ọ gwa ha, Diuterọnọmi 2:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Oge anyị jere ije malite na Kedesh-bania ruo mgbe anyị gafere iyi ndagwurugwu Zired dị afọ iri atọ na asatọ, ruo mgbe ọgbọ ahụ dum bụ́ ndị ikom na-aga agha nwụchara n’etiti ndị Izrel, dị nnọọ ka Jehova ṅụụrụ ha iyi.+
3 O wee ruo n’afọ nke iri anọ,+ n’ọnwa nke iri na otu, n’abalị mbụ n’ọnwa ahụ, na Mozis gwara ụmụ Izrel ihe niile Jehova nyere ya iwu ka ọ gwa ha,
14 Oge anyị jere ije malite na Kedesh-bania ruo mgbe anyị gafere iyi ndagwurugwu Zired dị afọ iri atọ na asatọ, ruo mgbe ọgbọ ahụ dum bụ́ ndị ikom na-aga agha nwụchara n’etiti ndị Izrel, dị nnọọ ka Jehova ṅụụrụ ha iyi.+