Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọnụ Ọgụgụ 14:33
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 33 Ụmụ unu ndị ikom ga-aghọ ndị na-azụ atụrụ n’ala ịkpa+ a ruo afọ iri anọ, ha aghaghịkwa ịza ajụjụ maka ịkwa iko+ unu, ruo mgbe ozu onye ọ bụla n’ime unu tọgbọọrọ n’ala ịkpa a.+

  • Ọnụ Ọgụgụ 32:11
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 ‘Ndị ikom ndị si n’Ijipt pụta, malite ná ndị gbara afọ iri abụọ gbagowe,+ agaghị ahụ ala ahụ m ṅụụrụ Ebreham, Aịzik na Jekọb n’iyi,+ n’ihi na ha esoghị m n’ụzọ zuru ezu,

  • Diuterọnọmi 1:35
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 35 ‘Ọ dịghị otu onye n’ime ndị ikom a so n’ajọ ọgbọ a nke ga-ahụ ezi ala ahụ m ṅụrụ iyi inye nna unu hà,+

  • Abụ Ọma 95:11
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 Bụ́ ndị m ji iwe ṅụọ iyi banyere ha, sị:+

      “Ha agaghị abanye n’ebe izu ike m.”+

  • Abụ Ọma 106:26
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 26 O wee welie aka ya ṅụọ iyi banyere ha,+

      Na ya ga-eme ka ha nwụọ n’ala ịkpa,+

  • Ezikiel 20:15
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 15 M welikwara aka m ṅụọrọ ha iyi n’ala ịkpa+ na m gaghị akpọbata ha n’ala ahụ m nyere ha, ala nke mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya,+ (ọ bụ ihe e ji chọọ ala niile mma,)+

  • Ndị Hibru 3:18
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 18 Ma olee ndị ọ ṅụụrụ iyi+ na ha ekwesịghị ịba n’izu ike ya ma ọ́ bụghị ndị ahụ nupụrụ isi?+

  • Jud 5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 5 Achọrọ m ichetara unu, n’agbanyeghị na unu maara ihe niile+ naanị otu mgbe, na ọ bụ ezie na Jehova zọpụtara otu ndị n’ala Ijipt,+ o mesịkwara bibie ndị na-egosighị okwukwe.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya