Zekaraya 7:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 ‘M wee fesasịa ha dị ka oké ifufe ná mba niile+ ha na-amaghị;+ ala ha wee tọgbọrọ n’efu mgbe ha pụsịrị, n’enweghị onye si na ya na-agafe; n’enweghịkwa onye na-alọghachi n’ime ya,+ ha wee mee ka ala ahụ mara mma+ ghọọ ihe ijuanya.’”
14 ‘M wee fesasịa ha dị ka oké ifufe ná mba niile+ ha na-amaghị;+ ala ha wee tọgbọrọ n’efu mgbe ha pụsịrị, n’enweghị onye si na ya na-agafe; n’enweghịkwa onye na-alọghachi n’ime ya,+ ha wee mee ka ala ahụ mara mma+ ghọọ ihe ijuanya.’”