Ọnụ Ọgụgụ 14:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 agaghị ahụ ala ahụ ma ọlị nke m ṅụụrụ ndị nna nna ha iyi inye ha, ee, ndị niile na-akparị m agaghị ahụ ya.+ Ndị Hibru 4:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na anyị onwe anyị bụ́ ndị nwere okwukwe na-abanye n’izu ike ahụ, dị nnọọ ka o kwuru, sị: “Ya mere, aṅụrụ m iyi+ n’iwe m, sị, ‘Ha agaghị abanye+ n’izu ike m,’”+ ọ bụ ezie na ọrụ ya gwụsịrị+ malite mgbe a tọrọ ntọala ụwa.+
23 agaghị ahụ ala ahụ ma ọlị nke m ṅụụrụ ndị nna nna ha iyi inye ha, ee, ndị niile na-akparị m agaghị ahụ ya.+
3 N’ihi na anyị onwe anyị bụ́ ndị nwere okwukwe na-abanye n’izu ike ahụ, dị nnọọ ka o kwuru, sị: “Ya mere, aṅụrụ m iyi+ n’iwe m, sị, ‘Ha agaghị abanye+ n’izu ike m,’”+ ọ bụ ezie na ọrụ ya gwụsịrị+ malite mgbe a tọrọ ntọala ụwa.+