Ndị Hibru 4:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 N’ihi na anyị ndị nwere okwukwe so na-ezu ike. Ma o kwuru banyere ndị nupụrụ isi, sị: “M wee jiri iwe ṅụọ iyi, sị, ‘Ha agaghị eso m zuo ike,’”+ n’agbanyeghị na ọ na-ezu ike kemgbe a tọrọ ntọala ụwa, mgbe ọ rụchara ọrụ ya.+ Ndị Hibru Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:3 Ụlọ Nche,7/15/1998, p. 17
3 N’ihi na anyị ndị nwere okwukwe so na-ezu ike. Ma o kwuru banyere ndị nupụrụ isi, sị: “M wee jiri iwe ṅụọ iyi, sị, ‘Ha agaghị eso m zuo ike,’”+ n’agbanyeghị na ọ na-ezu ike kemgbe a tọrọ ntọala ụwa, mgbe ọ rụchara ọrụ ya.+