Ndị Hibru 4:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na anyị onwe anyị bụ́ ndị nwere okwukwe na-abanye n’izu ike ahụ, dị nnọọ ka o kwuru, sị: “Ya mere, aṅụrụ m iyi+ n’iwe m, sị, ‘Ha agaghị abanye+ n’izu ike m,’”+ ọ bụ ezie na ọrụ ya gwụsịrị+ malite mgbe a tọrọ ntọala ụwa.+ Ndị Hibru Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:3 Ụlọ Nche,7/15/1998, p. 17
3 N’ihi na anyị onwe anyị bụ́ ndị nwere okwukwe na-abanye n’izu ike ahụ, dị nnọọ ka o kwuru, sị: “Ya mere, aṅụrụ m iyi+ n’iwe m, sị, ‘Ha agaghị abanye+ n’izu ike m,’”+ ọ bụ ezie na ọrụ ya gwụsịrị+ malite mgbe a tọrọ ntọala ụwa.+