Abụ Ọma 95:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Bụ́ ndị m ji iwe ṅụọ iyi banyere ha, sị:+“Ha agaghị abanye n’ebe izu ike m.”+ Ndị Hibru 3:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ya mere, aṅụrụ m iyi n’iwe m, sị, ‘Ha agaghị abanye+ n’izu ike m.’”+