Jenesis 2:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Chineke wee gọzie ụbọchị nke asaa ma mee ka ọ dị nsọ, n’ihi na ọ bụ n’ụbọchị ahụ ka Chineke nọworo na-ezu ike n’ọrụ ya dum nke ike ihe bụ́ nke ọ rụrụ dị ka o zubere.+ Ndị Hibru 3:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ya mere, aṅụrụ m iyi n’iwe m, sị, ‘Ha agaghị abanye+ n’izu ike m.’”+
3 Chineke wee gọzie ụbọchị nke asaa ma mee ka ọ dị nsọ, n’ihi na ọ bụ n’ụbọchị ahụ ka Chineke nọworo na-ezu ike n’ọrụ ya dum nke ike ihe bụ́ nke ọ rụrụ dị ka o zubere.+