Ọnụ Ọgụgụ 14:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 agaghị ahụ ala ahụ ma ọlị nke m ṅụụrụ ndị nna nna ha iyi inye ha, ee, ndị niile na-akparị m agaghị ahụ ya.+ Diuterọnọmi 1:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 ‘Ọ dịghị otu onye n’ime ndị ikom a so n’ajọ ọgbọ a nke ga-ahụ ezi ala ahụ m ṅụrụ iyi inye nna unu hà,+
23 agaghị ahụ ala ahụ ma ọlị nke m ṅụụrụ ndị nna nna ha iyi inye ha, ee, ndị niile na-akparị m agaghị ahụ ya.+
35 ‘Ọ dịghị otu onye n’ime ndị ikom a so n’ajọ ọgbọ a nke ga-ahụ ezi ala ahụ m ṅụrụ iyi inye nna unu hà,+