Ezikiel 20:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 M ṅụkwaara ha iyi n’ala ịkpa na agaghị m akpọba ha n’ala ahụ m nyere ha,+ nke bụ́ ala mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya*+ nakwa ala kacha* ala niile mma.
15 M ṅụkwaara ha iyi n’ala ịkpa na agaghị m akpọba ha n’ala ahụ m nyere ha,+ nke bụ́ ala mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya*+ nakwa ala kacha* ala niile mma.