Ezikiel 20:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 M welikwara aka m ṅụọrọ ha iyi n’ala ịkpa+ na m gaghị akpọbata ha n’ala ahụ m nyere ha, ala nke mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya,+ (ọ bụ ihe e ji chọọ ala niile mma,)+
15 M welikwara aka m ṅụọrọ ha iyi n’ala ịkpa+ na m gaghị akpọbata ha n’ala ahụ m nyere ha, ala nke mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya,+ (ọ bụ ihe e ji chọọ ala niile mma,)+