24 Ọ bụ ya mere m ji sị unu:+ “Unu onwe unu ga-enweta ala ha, mụ onwe m ga-enyekwa ya unu ka ọ bụrụ nke unu, bụ́ ala nke mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya.+ Abụ m Jehova bụ́ Chineke unu, onye si n’etiti ndị dị iche iche kewapụta unu.”+
27 Ha wee kọọrọ ya, sị: “Anyị banyere n’ala ahụ i zipụrụ anyị ka anyị gaa, n’ezie, ọ bụ ebe mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ+ na-eru, nke a bụkwa mkpụrụ si na ya.+