13 Jehova wee weso Izrel iwe dị ọkụ, o wee mee ka ha wagharịa n’ala ịkpa ruo afọ iri anọ,+ ruo mgbe ọgbọ ahụ dum nke nọ na-eme ihe ọjọọ n’anya Jehova nwụchara.+
38 Erọn onye nchụàjà wee gbagoo n’Ugwu Họọ dị ka Jehova nyere ya n’iwu, o wee nwụọ n’ebe ahụ n’afọ nke iri anọ mgbe ụmụ Izrel pụtasịrị n’ala Ijipt, n’ọnwa nke ise, n’abalị mbụ n’ọnwa ahụ.+